

Success's email address and phone number have been validated.
Success
- Rate J$358
- Response 1h

J$358/hr
Unfortunately, this tutor is unavailable
- Igbo
Ị chọrọ ịmụta ka esi asụ ma ọ bụ ede asụsụ Igbo, Anọ mụ ebea ime ka ọ dịrị gị mfe. Ọ kwa emee ngwa ngwa, emeghara ọdachi. Translation You want to learn how to speak or write Igbo language? I'm her
- Igbo
Lesson location
About Success
Aha mụ bụ Nwada Onyinye.
Dịka Ezigbo nwa afọ hụrụ asụsụ na omenala Igbo n'anya, ọ gụrụ mụ agụụ nke ukwuu ịhụ n'onye ọbụla chọrọ ịmụta asụsụ Igbo mụtara ya na-enweghị nsogbu ọbụla.
Sonyere mụ ebea, ị ga-ahụ ihe dị iche
Igbo bụ Igbo, udo dịrị unu
About the lesson
- Primary
- Lower Secondary
- Upper Secondary
- +21
levels :
Primary
Lower Secondary
Upper Secondary
Lower Sixth Form
Upper Sixth Form
Adult Education
Undergraduate
Master’s degree
PhD
ACCA
CIMA
Legal Education Certificate (LEC)
MBA
Kindergarten
A1
A2
B1
B2
C1
C2
Other Professional Training
Beginner
Advanced
Children
- English
All languages in which the lesson is available :
English
Asụsụ Igbo bụ asụsụ nke dị Igbo bi na mpaghara ọwụwa anyanwụ obodo Naijiria ji akparita ụka.
Ụfọdụ ụmụ Igbo a mụrụ na mba dị iche iche amaghị asụ ma ya fọdụzie ide ede.
Eji mụ ohere a ime ka onye ọbụla chọrọ ịmụta asụsụ Igbo mụta ya.
Isiokwu ndị anyị ga-akuzi
*Abiidii Igbo
*Akara edemede
*Ekele ndị Igbo
*Omenala
*Ejiji na ihe eji achọ mma
*Akụkọ ifo na kwa uri
*Edemede
*Nri ndị igbo
*Aka ọrụ ndị Igbo n'oge gara aga na ugbua
*Egwuregwu ma diri gaba zie
Rates
Rate
- J$358
Pack prices
- 5h: J$1,790
- 10h: J$3,580
online
- J$358/h
Similar Igbo teachers in Lagos
-
![teacher_picture]()
Maazi chris
Lagos & Online- Super tutor
Learn igbo online with a published igbo author & experienced teacher | conversational igbo lessons from beginner to advanced
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Love
Nnewi & Online- Super tutor
I'm a professional igbo language tutor with a trcn certificate . i teach students of various levels; primary, secondary and tertiary.
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Chinelo
Ado & Online- Experienced
Certified tefl instructor with 38 years native experience gives igbo language lessons online for all levels
- J$835/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Ihuoma
Lagos & Online- Ambassador
Students who are interested in learning how to speak, read or write the igbo language fluently faster.
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Dr chukwuebuka
Ibadan & Online- Experienced
Learn igbo with an expert! ph.d. in igbo studies, 19+ years of teaching experience. join my immersive lessons and start speaking fluently. watch me on youtube: @igbolabdoctor.
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Justina
& Online- Experienced
I will teach you igbo language online. you will learn and speak igbo within a short period of time. be sure to learn the language with fun!
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Amarachi
Lekki & Online- Experienced
I'm a native igbo speaker with formal teaching experience. i teach children and adults using stories, culture, and conversation to make learning igbo fun, practical, and meaningful.
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Stella
Abuja & Online- Super tutor
Experienced igbo tutor helping you speak, read and write with real confidence
- J$477/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Gerald
Enugu & Online- Experienced
A bu m nwa afor igbo si enugu stati. igbo is my dialect. soro m ka-anyi suo asusu igbo. ndewo
- J$298/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Johnbosco
Ihiagwa & Online- Super tutor
A first class for students and non-students from any tongue or tribe in any part of the globe with interest to achieve proficiency in igbo language. learn igbo in the easiest assimilation manner ever
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Onyinye
Lagos & Online- Experienced
Online igbo teacher, trained igbo linguist, igbo translator, and native igbo speaker. i teach linguistics with igbo language up to university level. please due note that adult rate is n10,000
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Peters
Abuja & Online- Super tutor
Native igbo language tutor | learn to speak, read and write igbo with confidence anywhere in the world.
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Adachukwu
Nnewi & Online- Experienced
Learn igbo with confidence. native igbo tutor for all ages, diaspora learners, beginners & igbo culture
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Ogar
Abuja & Online- Experienced
Experienced igbo teacher offers engaging online igbo lessons for children and adults
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
James
Abuja & Online- Super tutor
Professional linguist, teaches igbo language for all levels. i use different learning styles to reach the heart of my students. i teach both online and physical.
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Joy
Onitsha & Online- Experienced
Teaches igbo mostly for primary and junior secondary though have handled senior
- J$418/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Angela
Nsukka & Online- Experienced
I am an igbo language teacher. are you having any issues at all or you want to learn igbo as another language, no worries at all. come! av got you covered!. learn and have fun with igbo.
- J$597/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Oluoma
Ibadan & Online- Experienced
Native and experienced igbo language tutor, offers engaging igbo lessons for children and adults online. help beginners understand and speak igbo fluently and confidently within a short time.
- J$716/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Kate
Ugbenu & Online- Experienced
Mma mmụta asụsụ igbo n'ebe ọ metụtara ọsụsụ na odide nakwa ike dị na omenala igbo.
- J$358/h
- 1st lesson free
-
![teacher_picture]()
Gold
Aba & Online- Experienced
A certified school educator specializing in conversational igbo, grammar, and cultural literacy for kids and adults globally.
- J$418/h
- 1st lesson free
-
See Igbo tutors




















